1 Ndị Kọrịnt 15:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na abụ m onye kasị nta+ n’ime ndịozi, ekwesịghịkwa m ka a kpọọ m onyeozi, n’ihi na akpagburu+ m ọgbakọ Chineke.
9 N’ihi na abụ m onye kasị nta+ n’ime ndịozi, ekwesịghịkwa m ka a kpọọ m onyeozi, n’ihi na akpagburu+ m ọgbakọ Chineke.