1 Ndị Kọrịnt 15:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Kwa ụbọchị, ana m eche ọnwụ ihu.+ Ana m ekwusi ihe a ike site n’inwe aṅụrị+ n’ihi unu, ụmụnna m, bụ́ nke m nwere n’ime Kraịst Jizọs Onyenwe anyị. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 15:31 Ụlọ Nche,7/1/1998, p. 18
31 Kwa ụbọchị, ana m eche ọnwụ ihu.+ Ana m ekwusi ihe a ike site n’inwe aṅụrị+ n’ihi unu, ụmụnna m, bụ́ nke m nwere n’ime Kraịst Jizọs Onyenwe anyị.