1 Ndị Kọrịnt 15:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 A na-akụ ya dị ka anụ ahụ́,+ a na-akpọlite ya dị ka ahụ́ nke mmụọ.+ Ọ bụrụ na e nwere anụ ahụ́, e nwekwara ahụ́ nke mmụọ.
44 A na-akụ ya dị ka anụ ahụ́,+ a na-akpọlite ya dị ka ahụ́ nke mmụọ.+ Ọ bụrụ na e nwere anụ ahụ́, e nwekwara ahụ́ nke mmụọ.