1 Ndị Kọrịnt 16:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihe banyere Apọlọs+ nwanna anyị, arịọsiri m ya ike nke ukwuu ka o soro ụmụnna ndị ahụ bịakwute unu, ma ọ bụghị uche ya ma ọlị ịbịa ugbu a; kama ọ ga-abịa mgbe o nwere ohere. 1 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:12 Ụlọ Nche,10/1/1996, p. 22
12 N’ihe banyere Apọlọs+ nwanna anyị, arịọsiri m ya ike nke ukwuu ka o soro ụmụnna ndị ahụ bịakwute unu, ma ọ bụghị uche ya ma ọlị ịbịa ugbu a; kama ọ ga-abịa mgbe o nwere ohere.