2 Ndị Kọrịnt 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 n’ebe ndị na-ala n’iyi nọ, ọ bụ ísìsì ọnwụ nke na-eduga n’ọnwụ,+ n’ebe ndị a na-azọpụta nọ, ọ bụ ísìsì ndụ nke na-eduga ná ndụ. Ọ̀ bụ onye ruru eru nke ọma maka ihe ndị a?+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:16 Ụlọ Nche,8/1/2010, p. 237/15/2008, p. 289/1/2005, p. 3111/15/1990, p. 27-287/15/1990, p. 11-12
16 n’ebe ndị na-ala n’iyi nọ, ọ bụ ísìsì ọnwụ nke na-eduga n’ọnwụ,+ n’ebe ndị a na-azọpụta nọ, ọ bụ ísìsì ndụ nke na-eduga ná ndụ. Ọ̀ bụ onye ruru eru nke ọma maka ihe ndị a?+