Jọn 15:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 A sị na unu bụ nke ụwa, ụwa gaara ahụ ihe bụ́ nke ya n’anya.+ Ma n’ihi na unu abụghị nke ụwa,+ kama ahọpụtara m unu n’ụwa, ọ bụ ya mere ụwa ji kpọọ unu asị.+ 2 Ndị Kọrịnt 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma, ọ bụrụ na e kpuchiri ozi ọma anyị na-ezisa ihe, ọ bụ n’etiti ndị na-ala n’iyi+ ka e kpuchiri ya ihe, 1 Pita 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 na “nkume ịsụ ngọngọ na oké nkume mmejọ.”+ Ha na-asụ ngọngọ n’ihi na ha na-enupụ isi n’okwu Chineke. Ọ bụ nke a mere e ji họpụta ha.+
19 A sị na unu bụ nke ụwa, ụwa gaara ahụ ihe bụ́ nke ya n’anya.+ Ma n’ihi na unu abụghị nke ụwa,+ kama ahọpụtara m unu n’ụwa, ọ bụ ya mere ụwa ji kpọọ unu asị.+
3 Ma, ọ bụrụ na e kpuchiri ozi ọma anyị na-ezisa ihe, ọ bụ n’etiti ndị na-ala n’iyi+ ka e kpuchiri ya ihe,
8 na “nkume ịsụ ngọngọ na oké nkume mmejọ.”+ Ha na-asụ ngọngọ n’ihi na ha na-enupụ isi n’okwu Chineke. Ọ bụ nke a mere e ji họpụta ha.+