2 Ndị Kọrịnt 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ànyị na-amaliteghachi ikwu okwu ọma banyere onwe anyị?+ Ka ọ̀ dị anyị mkpa, ma eleghị anya, dị ka ọ dị ndị ụfọdụ, idetara unu akwụkwọ ozi,+ ma ọ bụ ịnata akwụkwọ ozi nkọwa n’aka unu? 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:1 Ụlọ Nche,7/15/1990, p. 13-14
3 Ànyị na-amaliteghachi ikwu okwu ọma banyere onwe anyị?+ Ka ọ̀ dị anyị mkpa, ma eleghị anya, dị ka ọ dị ndị ụfọdụ, idetara unu akwụkwọ ozi,+ ma ọ bụ ịnata akwụkwọ ozi nkọwa n’aka unu?