2 Ndị Kọrịnt 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ bụghị inye unu iwu,+ kama ihe mere m ji na-ekwu ya bụ n’ihi otú o si dị ndị ọzọ ọkụ n’obi nakwa iji chọpụta ma ịhụnanya unu ọ̀ bụ nke ezigbo ya.
8 Ọ bụghị inye unu iwu,+ kama ihe mere m ji na-ekwu ya bụ n’ihi otú o si dị ndị ọzọ ọkụ n’obi nakwa iji chọpụta ma ịhụnanya unu ọ̀ bụ nke ezigbo ya.