2 Ndị Kọrịnt 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ihe niile, a na-eme ka unu baa ọgaranya ka unu wee na-emesapụ aka n’ụzọ ọ bụla, bụ́ nke na-eme ka e si n’ọnụ anyị na-enye Chineke ekele;+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:11 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 210-212
11 N’ihe niile, a na-eme ka unu baa ọgaranya ka unu wee na-emesapụ aka n’ụzọ ọ bụla, bụ́ nke na-eme ka e si n’ọnụ anyị na-enye Chineke ekele;+