Ndị Galeshia 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 naanị ihe ha na-anụbu bụ: “Nwoke ahụ nke kpagburu anyị n’oge gara aga+ na-ezisa ozi ọma banyere okwukwe ahụ ugbu a bụ́ nke ọ gbalịrị ibibi n’oge gara aga.”+
23 naanị ihe ha na-anụbu bụ: “Nwoke ahụ nke kpagburu anyị n’oge gara aga+ na-ezisa ozi ọma banyere okwukwe ahụ ugbu a bụ́ nke ọ gbalịrị ibibi n’oge gara aga.”+