Ndị Galeshia 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma, ọ bụ Ebreham+ na mkpụrụ ya+ ka e kwere nkwa ndị ahụ. Ihe o kwuru abụghị: “Na mkpụrụ dị iche iche,” dị ka ọ̀ na-ekwu banyere ọtụtụ mkpụrụ, kama dị ka à ga-asị na ọ na-ekwu banyere otu onye, ọ sịrị:+ “Na mkpụrụ gị,”+ nke bụ́ Kraịst.+ Ndị Galeshia Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:16 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),7/2022, p. 16
16 Ma, ọ bụ Ebreham+ na mkpụrụ ya+ ka e kwere nkwa ndị ahụ. Ihe o kwuru abụghị: “Na mkpụrụ dị iche iche,” dị ka ọ̀ na-ekwu banyere ọtụtụ mkpụrụ, kama dị ka à ga-asị na ọ na-ekwu banyere otu onye, ọ sịrị:+ “Na mkpụrụ gị,”+ nke bụ́ Kraịst.+