Ndị Galeshia 6:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na ibi úgwù abụghị ihe ọ bụla, ebighị úgwù abụghịkwa,+ ma ihe e kere ọhụrụ+ nwere ihe ọ bụ.