Ndị Efesọs 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ee, n’oge gara aga, anyị niile mere omume n’etiti ha dị ka ọchịchọ anụ ahụ́ anyị si dị,+ na-eme ihe anụ ahụ́+ anyị na echiche anyị chọrọ, anyị bụkwa ụmụ ọnụma+ site n’ọmụmụ ọbụna dị ka ndị ọzọ. Ndị Efesọs Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:3 Ụlọ Nche,9/1/1995, p. 4
3 Ee, n’oge gara aga, anyị niile mere omume n’etiti ha dị ka ọchịchọ anụ ahụ́ anyị si dị,+ na-eme ihe anụ ahụ́+ anyị na echiche anyị chọrọ, anyị bụkwa ụmụ ọnụma+ site n’ọmụmụ ọbụna dị ka ndị ọzọ.