Ndị Efesọs 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma ugbu a, n’ịdị n’otu nke unu na Kraịst Jizọs, unu ndị nọbu n’ebe dị anya abịawo nọrọ nso site n’ọbara+ Kraịst.
13 Ma ugbu a, n’ịdị n’otu nke unu na Kraịst Jizọs, unu ndị nọbu n’ebe dị anya abịawo nọrọ nso site n’ọbara+ Kraịst.