Ndị Efesọs 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bịakwara wee zisaara unu ozi ọma nke udo,+ unu ndị nọ n’ebe dị anya, zisakwaara ndị nọ nso ozi ọma nke udo,+
17 Ọ bịakwara wee zisaara unu ozi ọma nke udo,+ unu ndị nọ n’ebe dị anya, zisakwaara ndị nọ nso ozi ọma nke udo,+