Ndị Efesọs 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 e wukwasịkwara unu n’elu ntọala+ nke bụ́ ndịozi+ na ndị amụma,+ ebe Kraịst Jizọs n’onwe ya bụ nkume isi nkuku e ji tọọ ntọala.+
20 e wukwasịkwara unu n’elu ntọala+ nke bụ́ ndịozi+ na ndị amụma,+ ebe Kraịst Jizọs n’onwe ya bụ nkume isi nkuku e ji tọọ ntọala.+