Ndị Kọlọsi 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na achọrọ m ka unu mata otú m si na-agbasi mgba ike,+ bụ́ nke m na-agba n’ihi ọdịmma unu nakwa n’ihi ọdịmma nke ndị bi na Leodisia+ na ndị niile na-ahụbeghị ihu m anya n’anụ ahụ́, Ndị Kọlọsi Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:1 Ụlọ Nche,7/15/2009, p. 3-4
2 N’ihi na achọrọ m ka unu mata otú m si na-agbasi mgba ike,+ bụ́ nke m na-agba n’ihi ọdịmma unu nakwa n’ihi ọdịmma nke ndị bi na Leodisia+ na ndị niile na-ahụbeghị ihu m anya n’anụ ahụ́,