1 Ndị Tesalonaịka 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ihi na ozi ọma anyị kwusara n’etiti unu abụghị naanị n’okwu ọnụ, kama ọ kpara ike+ n’etiti unu site n’ike mmụọ nsọ, nke mere unu ji kwenyesie ike,+ dị nnọọ ka unu maara ụdị ndị anyị ghọrọ n’ebe unu nọ n’ihi unu;+ 1 Ndị Tesalonaịka Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:5 Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi, p. 194 Ụlọ Nche,3/1/2000, p. 16 Ozi Alaeze,2/2000, p. 3-4
5 n’ihi na ozi ọma anyị kwusara n’etiti unu abụghị naanị n’okwu ọnụ, kama ọ kpara ike+ n’etiti unu site n’ike mmụọ nsọ, nke mere unu ji kwenyesie ike,+ dị nnọọ ka unu maara ụdị ndị anyị ghọrọ n’ebe unu nọ n’ihi unu;+