1 Ndị Tesalonaịka 3:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ka Onyenwe anyị meekwa ka ịhụnanya+ unu nwere n’ebe ibe unu nọ nakwa n’ebe mmadụ niile nọ dịkwuo ukwuu,+ ee, mụbaakwa, ọbụna dị ka anyị na-eme n’ebe unu nọ;
12 Ka Onyenwe anyị meekwa ka ịhụnanya+ unu nwere n’ebe ibe unu nọ nakwa n’ebe mmadụ niile nọ dịkwuo ukwuu,+ ee, mụbaakwa, ọbụna dị ka anyị na-eme n’ebe unu nọ;