1 Ndị Tesalonaịka 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ka o wee mee ka obi sie unu ike, meekwa ka obi unu bụrụ nke a na-apụghị ịta ụta+ n’ịdị nsọ n’ihu Chineke bụ́ Nna anyị n’oge ọnụnọ+ nke Onyenwe anyị Jizọs, ya na ndị nsọ ya niile.+
13 ka o wee mee ka obi sie unu ike, meekwa ka obi unu bụrụ nke a na-apụghị ịta ụta+ n’ịdị nsọ n’ihu Chineke bụ́ Nna anyị n’oge ọnụnọ+ nke Onyenwe anyị Jizọs, ya na ndị nsọ ya niile.+