-
1 Ndị Tesalonaịka 4:10Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
10 n’eziokwu, unu na-emekwara ya ụmụnna niile nọ na Masedonia niile. Ma anyị na-agba unu ume, ụmụnna anyị, ka unu na-eme ya n’ụzọ zuru ezu karị,
-