1 Timoti 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Otú ọ dị, ihe mere e ji meere m ebere+ bụ ka Kraịst Jizọs wee site n’aka mụ onwe m, bụ́ onye kasị bụrụ onye mmehie, gosi ogologo ntachi obi ya niile ka m wee ghọọrọ ndị ga-enwe okwukwe+ n’ebe ọ nọ ihe atụ, ka ha wee nweta ndụ ebighị ebi.+
16 Otú ọ dị, ihe mere e ji meere m ebere+ bụ ka Kraịst Jizọs wee site n’aka mụ onwe m, bụ́ onye kasị bụrụ onye mmehie, gosi ogologo ntachi obi ya niile ka m wee ghọọrọ ndị ga-enwe okwukwe+ n’ebe ọ nọ ihe atụ, ka ha wee nweta ndụ ebighị ebi.+