2 Timoti 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ị bịawa, weta uwe mgbokwasị ahụ m hapụrụ na Troas+ n’aka Kapọs, wetakwa akwụkwọ mpịakọta ndị ahụ, karịsịa, akpụkpọ anụ ndị ahụ e ji ede ihe. 2 Timoti Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:13 Ụlọ Nche,6/15/2011, p. 18-199/15/2008, p. 315/15/2008, p. 224/1/1998, p. 12
13 Ị bịawa, weta uwe mgbokwasị ahụ m hapụrụ na Troas+ n’aka Kapọs, wetakwa akwụkwọ mpịakọta ndị ahụ, karịsịa, akpụkpọ anụ ndị ahụ e ji ede ihe.