Ndị Hibru 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị ka onye na-eje ozi,+ Mozis kwesịrị ntụkwasị obi n’ụlọ Onye ahụ dum. Ozi o jere bụ ihe akaebe nke ihe ndị a ga-ekwu okwu banyere ha mgbe e mesịrị.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:5 Ụlọ Nche,7/15/1998, p. 11
5 Dị ka onye na-eje ozi,+ Mozis kwesịrị ntụkwasị obi n’ụlọ Onye ahụ dum. Ozi o jere bụ ihe akaebe nke ihe ndị a ga-ekwu okwu banyere ha mgbe e mesịrị.+