Ndị Hibru 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na olee ndị nụrụ ya ma kpasuo ya oké iwe?+ N’eziokwu, ọ̀ bụ na ndị niile si n’Ijipt pụta n’okpuru Mozis emeghị otú ahụ?+
16 N’ihi na olee ndị nụrụ ya ma kpasuo ya oké iwe?+ N’eziokwu, ọ̀ bụ na ndị niile si n’Ijipt pụta n’okpuru Mozis emeghị otú ahụ?+