Ndị Hibru 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụlọikwuu a bụ ihe atụ+ maka oge a kara aka nke ruworo ugbu a,+ a ka na-enye onyinye ma na-achụ àjà otú ahụ.+ Otú ọ dị, ihe ndị a enweghị ike ime ka onye na-eje ozi dị nsọ nwee akọ na uche+ zuru okè,+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:9 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2023, p. 25-26
9 Ụlọikwuu a bụ ihe atụ+ maka oge a kara aka nke ruworo ugbu a,+ a ka na-enye onyinye ma na-achụ àjà otú ahụ.+ Otú ọ dị, ihe ndị a enweghị ike ime ka onye na-eje ozi dị nsọ nwee akọ na uche+ zuru okè,+