Ndị Hibru 11:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ma, ugbu a, ha na-achụso ebe ka mma, ya bụ, nke eluigwe.+ N’ihi ya, ihere ha adịghị eme Chineke, ka ha kpọkuo ya dị ka Chineke ha,+ n’ihi na ọ kwadebeworo ha otu obodo.+ Ndị Hibru Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:16 Ụlọ Nche,1/15/1998, p. 117/15/1993, p. 17
16 Ma, ugbu a, ha na-achụso ebe ka mma, ya bụ, nke eluigwe.+ N’ihi ya, ihere ha adịghị eme Chineke, ka ha kpọkuo ya dị ka Chineke ha,+ n’ihi na ọ kwadebeworo ha otu obodo.+