Matiu 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Malite n’oge ahụ gaa n’ihu, Jizọs bidoro ikwusa, sị: “Chegharịanụ,+ n’ihi na alaeze+ eluigwe eruwo nso.” Matiu 25:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 “Mgbe ahụ, eze ahụ ga-asị ndị nọ n’aka nri ya, ‘Bịanụ, unu ndị Nna m gọziri agọzi,+ ketanụ+ alaeze+ ahụ a kwadebeere unu malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa.+ Ndị Filipaị 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma ikike anyị nwere dị ka ndị amaala+ dị n’eluigwe,+ bụ́ ebe onye nzọpụta, bụ́ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+ onye anyị na-echeresi ike,+ ga-esi bịa
17 Malite n’oge ahụ gaa n’ihu, Jizọs bidoro ikwusa, sị: “Chegharịanụ,+ n’ihi na alaeze+ eluigwe eruwo nso.”
34 “Mgbe ahụ, eze ahụ ga-asị ndị nọ n’aka nri ya, ‘Bịanụ, unu ndị Nna m gọziri agọzi,+ ketanụ+ alaeze+ ahụ a kwadebeere unu malite mgbe a tọrọ ntọala ụwa.+
20 Ma ikike anyị nwere dị ka ndị amaala+ dị n’eluigwe,+ bụ́ ebe onye nzọpụta, bụ́ Onyenwe anyị Jizọs Kraịst,+ onye anyị na-echeresi ike,+ ga-esi bịa