Jọn 18:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Jizọs zara, sị:+ “Alaeze m abụghị nke ụwa a.+ A sị na alaeze m bụ nke ụwa a, ndị na-ejere m ozi gaara alụ ọgụ+ ka a ghara inyefe m n’aka ndị Juu. Otú ọ dị, alaeze m esighị n’ebe a.” Ndị Efesọs 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ọ kpọlitekọkwara anyị+ na ya ma nyekọọ anyị na ya oche n’ebe ndị dị n’eluigwe+ n’ihi na anyị na Kraịst Jizọs dị n’otu, Ndị Kọlọsi 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma, ọ bụrụ na a kpọlitere+ unu na Kraịst, na-achọnụ ihe ndị dị n’elu,+ bụ́ ebe Kraịst nọ ọdụ n’aka nri nke Chineke.+
36 Jizọs zara, sị:+ “Alaeze m abụghị nke ụwa a.+ A sị na alaeze m bụ nke ụwa a, ndị na-ejere m ozi gaara alụ ọgụ+ ka a ghara inyefe m n’aka ndị Juu. Otú ọ dị, alaeze m esighị n’ebe a.”
6 ọ kpọlitekọkwara anyị+ na ya ma nyekọọ anyị na ya oche n’ebe ndị dị n’eluigwe+ n’ihi na anyị na Kraịst Jizọs dị n’otu,
3 Ma, ọ bụrụ na a kpọlitere+ unu na Kraịst, na-achọnụ ihe ndị dị n’elu,+ bụ́ ebe Kraịst nọ ọdụ n’aka nri nke Chineke.+