1 Ndị Tesalonaịka 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 na ichere+ Ọkpara ya si n’eluigwe,+ onye o mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ya bụ, Jizọs, onye ga-anapụta anyị n’ọnụma ahụ nke na-abịanụ.+ Ndị Hibru 9:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 otú a kwa ka a chụrụ Kraịst n’àjà naanị otu ugboro+ ka o buru mmehie nke ọtụtụ ndị;+ mgbe ndị na-achọsi ya ike maka nzọpụta ha ga-ahụkwa+ ya nke ugboro abụọ,+ ọ gaghị abụ n’ihi mmehie,+ ndị na-achọsi ya ike maka nzọpụta ha ga-ahụkwa ya.+
10 na ichere+ Ọkpara ya si n’eluigwe,+ onye o mere ka o si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+ ya bụ, Jizọs, onye ga-anapụta anyị n’ọnụma ahụ nke na-abịanụ.+
28 otú a kwa ka a chụrụ Kraịst n’àjà naanị otu ugboro+ ka o buru mmehie nke ọtụtụ ndị;+ mgbe ndị na-achọsi ya ike maka nzọpụta ha ga-ahụkwa+ ya nke ugboro abụọ,+ ọ gaghị abụ n’ihi mmehie,+ ndị na-achọsi ya ike maka nzọpụta ha ga-ahụkwa ya.+