Ndị Hibru 13:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 M na-agbakwa unu ume, ụmụnna m, ka unu nabata okwu agbamume a, n’ihi na edetaara m unu akwụkwọ ozi dị nkenke.+
22 M na-agbakwa unu ume, ụmụnna m, ka unu nabata okwu agbamume a, n’ihi na edetaara m unu akwụkwọ ozi dị nkenke.+