Jems 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Otú ọ dị, ọ bụrụ na unu na-edebe iwu nke eze nyere,+ dị ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ si kwuo, sị: “Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị,”+ unu na-eme nnọọ nke ọma. Jems Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:8 Ụlọ Nche,5/1/2006, p. 29-3011/15/1997, p. 14
8 Otú ọ dị, ọ bụrụ na unu na-edebe iwu nke eze nyere,+ dị ka ihe e dere n’Akwụkwọ Nsọ si kwuo, sị: “Hụ onye agbata obi gị n’anya dị ka onwe gị,”+ unu na-eme nnọọ nke ọma.