1 Pita 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 dị ka Sera si na-erubere Ebreham isi, na-akpọ ya “onyenwe m.”+ Unu aghọwokwa ụmụ ya, ma ọ bụrụhaala na unu ana-eme ihe ọma, gharakwa ịtụ egwu ihe ọ bụla na-akpata oké ụjọ.+ 1 Pita Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:6 Ụlọ Nche,3/1/2005, p. 19-205/15/2004, p. 26
6 dị ka Sera si na-erubere Ebreham isi, na-akpọ ya “onyenwe m.”+ Unu aghọwokwa ụmụ ya, ma ọ bụrụhaala na unu ana-eme ihe ọma, gharakwa ịtụ egwu ihe ọ bụla na-akpata oké ụjọ.+