2 Jọn 5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ya mere, nwaanyị, m na-edetara gị akwụkwọ, ka m rịọ gị ka anyị hụrịta ibe anyị n’anya,+ nke na-abụghị iwu ọhụrụ,+ kama ọ bụ nke anyị nwere site ná mmalite.+
5 Ya mere, nwaanyị, m na-edetara gị akwụkwọ, ka m rịọ gị ka anyị hụrịta ibe anyị n’anya,+ nke na-abụghị iwu ọhụrụ,+ kama ọ bụ nke anyị nwere site ná mmalite.+