Jud 10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ndị a na-akatọ ihe niile ha na-amaghị;+ ma ihe niile ha ghọtara site n’ọmụmụ, dị ka anụmanụ na-adịghị eche echiche,+ ha na-aga n’ihu na-emerụ onwe ha n’ihe ndị a.+ Jud Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10 Ụlọ Nche,6/1/1998, p. 17
10 Ma ndị a na-akatọ ihe niile ha na-amaghị;+ ma ihe niile ha ghọtara site n’ọmụmụ, dị ka anụmanụ na-adịghị eche echiche,+ ha na-aga n’ihu na-emerụ onwe ha n’ihe ndị a.+