Mkpughe 1:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 1 Mkpughe+ nke si n’aka Jizọs Kraịst, nke Chineke kpugheere ya+ ka o gosi ndị ohu ya+ ihe ndị na-aghaghị ime n’oge na-adịghị anya.+ O wee ziga mmụọ ozi ya+ ma site n’aka ya gosi ya ohu ya bụ́ Jọn+ n’ụzọ ihe atụ,+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:1 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 72 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2022, p. 2 Mmezu Mkpughe, p. 15-17 Ụlọ Nche,12/1/1999, p. 15, 1911/1/1999, p. 6
1 Mkpughe+ nke si n’aka Jizọs Kraịst, nke Chineke kpugheere ya+ ka o gosi ndị ohu ya+ ihe ndị na-aghaghị ime n’oge na-adịghị anya.+ O wee ziga mmụọ ozi ya+ ma site n’aka ya gosi ya ohu ya bụ́ Jọn+ n’ụzọ ihe atụ,+
1:1 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 72 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2022, p. 2 Mmezu Mkpughe, p. 15-17 Ụlọ Nche,12/1/1999, p. 15, 1911/1/1999, p. 6