Mkpughe 12:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nwaanyị ahụ wee gbaga n’ala ịkpa,+ bụ́ ebe o nwere ebe Chineke kwadebere, ka ha wee na-enye ya nri+ n’ebe ahụ ruo otu puku ụbọchị na narị ụbọchị abụọ na iri isii.+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:6 Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 32 Mmezu Mkpughe, p. 179-180, 184
6 Nwaanyị ahụ wee gbaga n’ala ịkpa,+ bụ́ ebe o nwere ebe Chineke kwadebere, ka ha wee na-enye ya nri+ n’ebe ahụ ruo otu puku ụbọchị na narị ụbọchị abụọ na iri isii.+