Mkpughe 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 M wee hụ, ma, lee! igwe ojii na-acha ọcha, na otu onye nke yiri nwa nke mmadụ+ nke nọ n’elu ígwé ojii ahụ, o kpukwa okpueze ọlaedo+ n’isi ya, mma owuwe ihe ubi nke dị nkọ dịkwa n’aka ya. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 14:14 Alaeze Chineke Amalitela Ịchị!, p. 88-89 Ụlọ Nche,9/15/2010, p. 26-27 Mmezu Mkpughe, p. 211
14 M wee hụ, ma, lee! igwe ojii na-acha ọcha, na otu onye nke yiri nwa nke mmadụ+ nke nọ n’elu ígwé ojii ahụ, o kpukwa okpueze ọlaedo+ n’isi ya, mma owuwe ihe ubi nke dị nkọ dịkwa n’aka ya.