Abụ Ọma 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na ị gọziri ya wee nye ya ihe ọma,+I kpuwekwara ya okpueze ọlaedo a nụchara anụcha n’isi.+ Mkpughe 6:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M wee hụ, ma, lee! ịnyịnya ọcha;+ onye nọ n’elu ya+ ji ụta;+ e nyekwara ya okpueze,+ o wee gaa na-emeri,+ ka o wee nwezuo mmeri ya.+
2 M wee hụ, ma, lee! ịnyịnya ọcha;+ onye nọ n’elu ya+ ji ụta;+ e nyekwara ya okpueze,+ o wee gaa na-emeri,+ ka o wee nwezuo mmeri ya.+