Mkpughe 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Àmụ̀mà wee gbuo, a nụkwara olu, égbè eluigwe gbakwara, oké ala ọma jijiji+ mekwara, nke a na-enwetụbeghị ụdị ya kemgbe ụmụ mmadụ malitere ibi n’ụwa,+ ala ọma jijiji ahụ buru nnọọ ibu,+ dịkwa nnọọ ukwuu. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:18 Mmezu Mkpughe, p. 234
18 Àmụ̀mà wee gbuo, a nụkwara olu, égbè eluigwe gbakwara, oké ala ọma jijiji+ mekwara, nke a na-enwetụbeghị ụdị ya kemgbe ụmụ mmadụ malitere ibi n’ụwa,+ ala ọma jijiji ahụ buru nnọọ ibu,+ dịkwa nnọọ ukwuu.