Mkpughe 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee daa n’ala n’ụkwụ ya ka m fee ya ofufe.+ Ma ọ sịrị m: “Kpachara anya! Emela ya!+ Abụ m naanị ohu ibe gị na ohu ụmụnna gị ndị nwere ọrụ ịgba àmà banyere Jizọs.+ Fee Chineke,+ n’ihi na ịgba àmà banyere Jizọs bụ ihe na-akpali ibu amụma.”+ Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:10 Ụlọ Nche,7/15/2009, p. 5 Mmezu Mkpughe, p. 278-279
10 M wee daa n’ala n’ụkwụ ya ka m fee ya ofufe.+ Ma ọ sịrị m: “Kpachara anya! Emela ya!+ Abụ m naanị ohu ibe gị na ohu ụmụnna gị ndị nwere ọrụ ịgba àmà banyere Jizọs.+ Fee Chineke,+ n’ihi na ịgba àmà banyere Jizọs bụ ihe na-akpali ibu amụma.”+