Mkpughe 22:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 ọ bụrụkwa na onye ọ bụla ewepụ ihe n’okwu dị n’akwụkwọ mpịakọta nke amụma a, Chineke ga-ewepụ òkè ya n’osisi nke ndụ+ nakwa n’obodo nsọ ahụ,+ bụ́ ihe ndị e dere banyere ha n’akwụkwọ mpịakọta a. Mkpughe Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 22:19 Mmezu Mkpughe, p. 318-319
19 ọ bụrụkwa na onye ọ bụla ewepụ ihe n’okwu dị n’akwụkwọ mpịakọta nke amụma a, Chineke ga-ewepụ òkè ya n’osisi nke ndụ+ nakwa n’obodo nsọ ahụ,+ bụ́ ihe ndị e dere banyere ha n’akwụkwọ mpịakọta a.