Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a A kọwara onye bụ́ ohu ahụ kwesịrị ntụkwasị obi, onye nwekwara uche, n’Ụlọ Nche Julaị 15, 2013, peeji nke 21-22, paragraf nke 8-10. Isiokwu bu nke a ụzọ kọwara ndị bụ́ ụmụ agbọghọ iri ahụ na-amaghị nwoke. A kọwara ilu banyere atụrụ na ewu n’Ụlọ Nche October 15, 1995, peeji nke 23-28, nakwa n’isiokwu a na nke na-eso ya.