Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
b N’ihi ihe e kwuru ebe a, o yiri ka o kwesịghị ka a gụnye Eze Ukwu Rom bụ́ Aurelian (afọ 270 ruo afọ 275) ná ndị bụ́ “eze ugwu” ma ọ bụkwanụ gụnye Eze Nwaanyị Zenobia (afọ 267 ruo afọ 272) ná ndị bụ́ “eze ndịda.” A ga-eji ihe a dochie ihe e kwuru n’isi nke 13 na nke 14 n’akwụkwọ bụ́ Ṅaa Ntị n’Amụma Daniel!