Ihe E Dere n'Ala Ala Peeji
a Mgbe ụfọdụ, ebo ụmụ Izrel lụsoro ụmụnne ha ọgụ n’agbanyeghị na ọ dịghị Jehova mma n’obi. (1 Eze 12:24) Ma, e nwere mgbe ụfọdụ Jehova kwere ka ha lụso ibe ha agha maka na ebo ụfọdụ gbakụtara ya azụ ma ọ bụ mee mmehie ndị ọzọ dị oké njọ.—Ikpe 20:3-35; 2 Ihe 13:3-18; 25:14-22; 28:1-8.