No. 3 Ì Kwesịrị Ikwere na E Nwere Onye Kere Ihe Niile? Lee Ihe Ga-enyere Gị Aka Ikpebi Okwu Mmalite Isiokwu Ndị Dị́ n’Akwụkwọ A Gịnị Ga-enyere Gị Aka Ịma Ihe Ị Ga-ekpebi? Gịnị Ka Ihe Ndị Dị na Mbara Igwe Nakwa n’Ụwa Na-akụziri Anyị? Gịnị Ka Ihe Ndị Dị Ndụ Na-akụziri Anyị? Ihe Ndị Ọkà Mmụta Sayensị Na-agaghị Akọwali Ihe Baịbụl Kọwaara Anyị Gịnị Mere Ịmata ma È Nwere Onye Kere Ihe Niile Ji Dị Mkpa? Lee Ihe Ndị A Chọpụtara