Nọvemba Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ, Nọvemba 2016 Ihe I Nwere Ike Ikwu Nọvemba 7-13 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ILU 27-31 Baịbụl Kwuru Ihe Ndị E Ji Ama Ezigbo Nwunye OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ “Onye Nwe Ya Bụ Onye A Ma Ama n’Ọnụ Ụzọ Ámá” Nọvemba 14-20 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EKLIZIASTIS 1-6 Ka Ọrụ Ị Na-arụsi Ike Na-eme Gị Obi Ụtọ OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Otú Anyị Ga-esi Eji Akwụkwọ Gịnị Ka Baịbụl Na-akụziri Anyị Na-amụrụ Ndị Mmadụ Ihe Nọvemba 21-27 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | EKLIZIASTIS 7-12 “Cheta Onye Okike Ukwu Gị n’Oge Ị Bụ Okorobịa” OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ndị Na-eto Eto, Unu Egbula Oge Isi ‘n’Ọnụ Ụzọ Buru Ibu’ Banye Nọvemba 28–Disemba 4 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ SỌLỌMỌN 1-8 Nwa Agbọghọ Shunem Bụ Ezigbo Ihe Nlereanya Anyị Kwesịrị Iṅomi