Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb16 Nọvemba p. 8
  • Nọvemba 28–Disemba 4

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọvemba 28–Disemba 4
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
mwb16 Nọvemba p. 8

Nọvemba 28–Disemba 4

ABỤ SỌLỌMỌN 1-8

  • Abụ nke 106 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Nwa Agbọghọ Shunem Bụ Ezigbo Ihe Nlereanya Anyị Kwesịrị Iṅomi”: (Nkeji 10)

    • [Kpọnye vidio bụ́ Ihe Akwụkwọ Abụ Sọlọmọn Na-ekwu.]

    • Abụ Sọlọ. 2:7; 3:5​—⁠Nwa agbọghọ Shunem kpebiri na ọ ga-echere ruo mgbe ọ hụrụ onye ọ hụrụ n’anya (w15 1/⁠15 31 ¶11-13)

    • Abụ Sọlọ. 4:12; 8:​8-10​—⁠O kweghị ka onye ọzọ rie ya obi, o mebighịkwa onwe ya mgbe ahụ ọ na-echere (w15 1/⁠15 32 ¶14-16)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 8)

    • Abụ Sọlọ. 2:1​—⁠Olee àgwà ọma ndị mere ka mma nwa agbọghọ shunem pụtakwuo? (w15 1/⁠15 31 ¶13)

    • Abụ Sọlọ. 8:6​—⁠Gịnị mere e ji sị na ezigbo ịhụnanya bụ “ire ọkụ nke Jaa”? (w15 1/⁠15 29 ¶3; w06 11/⁠15 20 ¶7)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova?

    • Olee ihe ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a nke ị ga-eji zie ndị mmadụ ozi ọma?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Abụ Sọlọ. 2:​1-17

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Ozi Ụlọ n’Ụlọ: (Nkeji 2 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs​—⁠Gosi mmadụ vidio bụ́ Olee Uru Ịmụ Baịbụl Ga-abara Gị? Gwazie ya gbasara akwụkwọ a. (N’ihe ngosi a, mee ka ị̀ kpọnyere vidio ahụ, unu emezie ka ùnu elechaala ya.)

  • Nletaghachi: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs​—⁠Gwa onye ahụ ka ọ bịa ọmụmụ ihe.

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 6 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) bhs 31¶8-9

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 115

  • “Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị: Àchọwala M Ịlụ Di Ma Ọ Bụ Nwunye?”: (Nkeji 9) Okwu. Ọ ga-esi n’isiokwu bụ́ “Ndị Na-eto eto Na-ajụ, Sị: Àchọwala M Ịlụ Di Ma Ọ Bụ Nwunye?”

  • Ọ̀ Bụ Ezigbo Ịhụnanya Ka Ọ̀ Bụ Ịhụnanya Iberiibe?: (Nkeji 6) Kpọnye vidio bụ́ Ọ̀ Bụ Ezigbo Ịhụnanya Ka Ọ̀ Bụ Ịhụnanya Iberiibe? Kwurịtakwanụ ihe e gosiri na ya.

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) kr isi nke 4 ¶16-23, na igbe dị na peeji nke 48

  • Ịchịkọta ihe a mụrụ n’ọmụmụ ihe na ikwu ihe a ga-amụ n’izu ọzọ (Nkeji 3)

  • Abụ nke 34 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya