AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | ABỤ SỌLỌMỌN 1-8
Nwa Agbọghọ Shunem Bụ Ezigbo Ihe Nlereanya Anyị Kwesịrị Iṅomi
Olee ihe mere nwa agbọghọ Shunem ji bụụrụ ndị Jehova ezigbo ihe nlereanya?
O kpebiri na ọ ga-echere ruo mgbe ọ hụrụ onye ọ hụrụ n’anya
O kweghị ka ndị ọzọ mee ka onye ọ bụla ọ hụrụ rie ya obi
Ọ dị umeala n’obi, ọ dighị anyaukwu, o merụghịkwa onwe ya
O kweghị ka e jiri ọlaedo ma ọ bụ ire ụtọ rata ya
Jụgodị onwe gị:
‘Olee àgwà nwa agbọghọ Shunem m chọrọ iṅomi?’