Mach Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ Mach 2018 Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta Mach 5-11 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 20-21 “Onye Ọ Bụla Nke Na-achọ Ịbụ Onye Ukwu n’Etiti Unu Aghaghị Ịbụ Onye Na-ejere Unu Ozi” Mach 12-18 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 22-23 Na-erube Isi n’Iwu Abụọ Kachanụ OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Otú Anyị Ga-esi Mụta Ịhụ Chineke na Ndị Agbata Obi Anyị n’Anya Mach 19-25 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 24 Nọrọnụ na Nche n’Oge Ikpeazụ A OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Ọgwụgwụ Ụwa Ochie A Adịla Nso Mach 26–Eprel 1 AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | MATIU 25 “Na-echenụ Nche” OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Ịkụziri Onye Anyị Na-amụrụ Ihe Ịkwadebe Ihe A Ga-amụ